[Lyrics] Flavour – Omeiheoma Lyrics

Ome ihe oma ka obu

Ome ihe ukwu ka obu

Chukwuoma ka obu

Ekwu eme ka obu

Onwere ihe oma ona eme n′uwa nye ya ekene.

Maka na ekene ya na nke Omere

Omekwa ya ozo

Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya.

Papa.

Ome ihe ukwu ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene.

Maka na ekene ya na nke Omere

Omekwa ya ozo

Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya.

Papa.

Ome ihe ukwu ka obu.

Leave a Reply

.
Previous article
Next article