[Lyrics] BosaLin – Onye Malu (ft. Ife) Lyrics

Ooooh ifé

They call me bosalin

Odia

Iwota ifem mean

Onwelu onye malu isi ga abu eze echi?

Onwelu onye malu onye oga abu eze echi

Onwelu onye malu

Oh oo o ooh

Onwelu onye onwelu onye

Onye makwa nu

Onwelu onye malu isi ga abu eze echi?

Onwelu onye malu onye oga abu eze echi

Onwelu onye malu

Oh oo o ooh

Onwelu onye onwelu onye

Onye makwa nu

Oburo mgbe iji bido ka iga make ya

Destiny a mmadu adiro a change ya

Married to the hustle nwaane biko adim date ya

M na ebi my real life mua adiro a fake ya

I can’t forget the days nna faith ya

So so muna faith o mu nwero onye na date ya

God’s time onwero onye ma date ya

Ifugo ogbenye aboki no na gate ya

E ga change color when e red

Early pai pai nchupado my daily bread

All the things na afu na street me mu waa anya

Osokwa mmadu gote plane adia enwelu ya ufu anya

A dim ka onye na egwu diamond I’m all about mines

Ufodu fu ndi di loaded actiba nice

Obu na ego ga egobi gi your worth di cheap

They say he back again nsi ha nka bu the tip

Illy simu gwa fa na idi hungry

Mpa ngara ekwekwa till amalu m na the countries

Nna jebe one day

Iga afu ya na 4k

Oburo taa e done tay

Ha mana na mu no tay tay

Pasa on the low key

Keep it locked nó key

You wanna do me dirty (laughs) no p

Soso onyem ga kosalia bu g o d

Okwa so nya ga ede be mu on t o p

Ngara akwusi ngara s t o p

Anwukwana broke o street ot

Shaazza to utalination worldwide

Started from the jamkpa now anyi na aluba world wide

Onwelu onye malu isi ga abu eze echi?

Onwelu onye malu onye ga abu eze echi

Onwelu onye malu?

Oh oo ooh

Onwelu onye onwelu onye?

Onye makwa nu?

Onwelu onye malu isi ga abu eze echi?

Onwelu onye malu onye ga abu eze echi

Onwelu onye malu?

Oh oo o ooh

Onwelu onye onwelu onye?

Onye makwa nu?

Eehh

Onye makwa nu?

Eehh

Onye mazikwanu

Nobody knows what tomorrow holds

That’s the reason why we gotta show love

Love is the answer that you should know

Maka emesia ife onye metalu nya bulu nu oo

Onwelu onye malu isi ga abu eze echi?

Onwelu onye malu onye ga abu eze echi

Onwelu onye malu?

Oh oo o ooh!

Onwelu onye onwelu onye?

Onye makwa nu?

Onwero onye ma nwanne uwa bu afia

Anyi nile bu umu chineke

Onwero onye chukwu furu na anya iche

Chineke edego ife nile ga eme na uwa

Nyelu onwe gi aka

Ihe obula ga abialugi ga abialugi

Uzo chineke mepelu gi mmadu agaghi emechi wu ya

Uzor chineke mechiri mmadu agaghi mepewu ya

I believe in god and hustle

Believe oga adicha nma

Onwelu ife na eme

Iwota ifem ping

 

Leave a Reply

.
Previous article
Next article